10/30/2025
Widow's marginalization in Igbo Land has grown extremely and poses a serious threat to Igbo Land, it demands urgent attention before ihe emebie!!!
Ndi Igbo kedu ihe na eme?
Ihe nke akaria,
Kedu nke bu nye Nwanyi miri e ji saa ozu Aru?
I chupu Nwanyi na ulo di ya,
I kpochi Nwanyi na ozu di ya na ulo,
I ti Nwanyi na elu Uju ihe,
I du Nwanyi na iyi ka ogo agugor Maka onwu di ya,
Ka anyi wepu Aka enwe na ofe tupu ohu Aka madu.
The widowhood practice is harmful and needs to stop!!!