asusu igbo amaka.

asusu igbo amaka. igbo bu asusu anyi, asusu onye bu njirimara ya. umunne na umunna ka anyi kwalite asusu anyi ebea.

09/08/2024

Ka ubochi taa mara anyi mma

Ka mkpuru obi gi zuruike na ndukwa.
31/07/2024

Ka mkpuru obi gi zuruike na ndukwa.

29/07/2024

Kee ndi ikporo enyi gi? Ngwa gere egwu mazi dutch guru maka ufodi ndi enyi.

16/07/2024

Hope the rain reach your side?

12/07/2024

Kee ka osi ada?

07/07/2024

Ndi be-anyi ndewonu o o o.
Ubochi uka ogakwara nke oma?

04/07/2024

N'ime onodu obula kelee chukwu. Ka- anyi buo nu chi.

01/07/2024

Umu igbo Kee ka ubochi taa si gaa? Ejim aka na ogara nke oma?

30/06/2024

Ejim aka na anyi gara uka taa?

29/06/2024

Kee ka ubochi taa si gaa ndi be-anyi, ejim aka na ogara nke oma? Udodiri unu.

Address

Owerri
Owerri
460103

Telephone

+2349072431234

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when asusu igbo amaka. posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Contact The Establishment

Send a message to asusu igbo amaka.:

Share