Ọmụmụ Asụsụ Igbo

Ọmụmụ Asụsụ Igbo Contact information, map and directions, contact form, opening hours, services, ratings, photos, videos and announcements from Ọmụmụ Asụsụ Igbo, Arts and entertainment, Lagos.

28/08/2026

LEARN IGBO LANGUAGE WITH OGE

1. Ogechukwu
God 's Time

2. Ogechukwukanma
God 's Time is the Best

3. Chukwu Emeka
Thank God

4. Chukwu Ebuka
God is Great

5. Chidinma
God is good




20/08/2026

LEARN IGBO LANGUAGE WITH OGE

Depụtara anyị mgbochi ụda mkpi na

Ụda nge enyere na asụsụ Igbo.

17/08/2026

LEARN IGBO LANGUAGE WITH OGE

Onye na esi ofe onugbu?

Enwekwara ofe ọgbọnọ

Nwee oge ọha.

Kedụ nke kacha amasi gị?

Gwa anyị na comment section.

14/08/2026

LEARN IGBO LANGUAGE WITH OGE

N'ọnọdụ ọ bụla mmadụ nọ n'ime ya,
Ya nenye Chineke otuto ma nwee olile anya na echi ga aka mma.

14/08/2026

N'ime ihe nile ka anyị mee gịnị?

13/08/2026

Ụtụtụ ọma Ndị Nkem

Good morning my people

12/08/2026

Kachifonu
Good Night

09/08/2026

LEARN IGBO LANGUAGE WITH OGE

Udaume kere onwe ha ụzọ abụọ

Ụdamfe: a ị ụ ọ

Ụdaarọ. e ì u o



Gịnị bụ aha ihe a.
09/08/2026

Gịnị bụ aha ihe a.

08/08/2026

LEARN IGBO LANGUAGE WITH OGE

Chukwu gozie gi
God bless you.

Address

Lagos

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Ọmụmụ Asụsụ Igbo posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Shortcuts

Share