UMU AFO IGBO

UMU AFO IGBO Contact information, map and directions, contact form, opening hours, services, ratings, photos, videos and announcements from UMU AFO IGBO, Cultural Center, Awka.

Ndi Nsukka Ogini na-emekwa?? 😭😭😭 Ndi Eha-alumona biakwanu oo🙆🙆🙆. Ndi Ntoli egbuola onye Ukochukwu Catholic na aru oru na...
20/09/2025

Ndi Nsukka Ogini na-emekwa?? 😭😭😭 Ndi Eha-alumona biakwanu oo🙆🙆🙆. Ndi Ntoli egbuola onye Ukochukwu Catholic na aru oru na St Charles Parish Ehandiagu, Eha-alumona Nsukka.

Isi na ima ede Igbo? Osetigo!!
20/09/2025

Isi na ima ede Igbo? Osetigo!!

Onye Amuma Ebuka Obi nke Zion ministry, ewuola nnukwu Ulo ogwu na Aguleri, Anambra. Nnukwu Ulo ogwu ebe a na-azo ndi ara...
19/09/2025

Onye Amuma Ebuka Obi nke Zion ministry, ewuola nnukwu Ulo ogwu na Aguleri, Anambra.
Nnukwu Ulo ogwu ebe a na-azo ndi ara.

Ma ogwu nile, ma oru nile, ha nile bu na efu. Onweghi nke I na-akwu ugwo ya.

Mgwa gwazie umunne gi🥰🥰

29/08/2025

IHE OMUME NKE UBOCHI TAA BU FRIDAY.

Zaa ajuju anyi nke oma ma nweta akara ikpo oku(airtime) dika ihe nrita.

Degharia edemede a na-asusu Igbo:

"OBI GOES TO SCHOOL EVERYDAY BUT HE DOESN'T PERFORM WELL"

Ihe omume a na-akwusi n'elekere nke iri na abuo nke abali tata.

RIP Bishop Okobo 😭😭😭😭. Bishop Ochie nke ndi catholic Nsuka Diocese anwuola.  Ka mkpuru obi ya zuru ike na ndokwa.
29/08/2025

RIP Bishop Okobo 😭😭😭😭. Bishop Ochie nke ndi catholic Nsuka Diocese anwuola. Ka mkpuru obi ya zuru ike na ndokwa.

22/08/2025

Umu Igbo, leenu nwataa anya ofuma. Kedu onye matara ya? Aha ya bu Uzochukwu.

O buru na imatara onye Uzochukwu bu, biko zisaa ya bu ozi ka ndi muru ya wee chota ya.

Onye corper huru ya na ulo ndi "orphanage" na Birnin kebbi nke di n'Ugwu awusa. Dika akuko si Koo, obu ndi ntoli kporo ya ga ugwu awusa.

Nwatakiri a na-asu Igbo nke oma, okwuru na ya na-agabu akwukwo na St Theresa nursery and primary school Mmafam.

Biko, tusaanu ozi a nke ndi muru ya wee chota ya.

Chai, Iwe juru m obi! Ndi Enugu ogini na-eme?? 😭😭😭😭😭. Ogini na-akpotu ihe a?Ndi Ntoli egbuola nwa okorobia n'ime Enugu. ...
21/08/2025

Chai, Iwe juru m obi! Ndi Enugu ogini na-eme?? 😭😭😭😭😭. Ogini na-akpotu ihe a?

Ndi Ntoli egbuola nwa okorobia n'ime Enugu.

Nwa amadi a bu onye ama ama na-eme ejije na Nollywood. Ndi Ntoli ekweghizi mmadu nuo mmiri togbo Iko na ala Igbo

Ka chineke gbatara anyi oso enyemeka.

12/08/2025

Ndi Eha-alumona na nsukka Enugu state, Biko lenu anya ofuma ka unu choputa onye nwanyi a bu. O maghizi onwe ya. Mana ebe o no kita bu na Onitsha. Nwa eze anaghi efu na mba

Ndi Nsukka na-enwe anuri  maka na Prof Simon Ortuanya, onye nke si na Igbo Etiti, arigorolaa n'okwa Vice chancellor nke ...
04/08/2025

Ndi Nsukka na-enwe anuri maka na Prof Simon Ortuanya, onye nke si na Igbo Etiti, arigorolaa n'okwa Vice chancellor nke Mahadum UNN.

Prof Ortuanya bu onye izizi na mpaghara nsukka nke na-arigo na okwa VC UNN ka mgbe uwa.

03/08/2025

Ututu oma umu Igbo.
Onye ebee ka I bu na-ala Igbo?
Zute umunne gi ebe a.

Ndewonu umu afo Igbo. Taata bu ubochi nke mbu na onwa August. Ka chukwu okike abiama gozie anyi na onwa ohuru nkea. Isee...
01/08/2025

Ndewonu umu afo Igbo.
Taata bu ubochi nke mbu na onwa August.
Ka chukwu okike abiama gozie anyi na onwa ohuru nkea.
Isee!!!

Address

Awka

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when UMU AFO IGBO posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Share