Igboproverbs Official

Igboproverbs Official A catholic priest, mentor, content creator, culture promoter, author, teacher and researcher.

TODAY'S IGBO PROVERBỌ BỤ ONYE IRO NA-ASỊ NA MMA E JIRI GBUO AGỤ ADỊGHỊ NKỌ(It is only an enemy that will still argue tha...
26/08/2023

TODAY'S IGBO PROVERB

Ọ BỤ ONYE IRO NA-ASỊ NA MMA E JIRI GBUO AGỤ ADỊGHỊ NKỌ

(It is only an enemy that will still argue that the matchet that killed a lion is not sharp enough)

MEANING

1. Ọ naghị adị mfe imeta onyeiro gị mma.

2. Akpọmasị nwere ike ime mmadụ ka ọ ghara ịsị na ihe ọma dị mma.

3. Oge ụfọdụ, ekworo na anya ụfụ adịghị ekwe kwuo eziokwu mgbe ọ hụrụ ya.

4. Ọ bụrụ na ị mee ihe ị kwesịrị ime, hapụ ihe ndị mmadụ nwere ike ikwu n'ihi na adịghị emeta ọha mma.

MEANING:
1. The enemy will always find a reason to speak against you even when it is baseless.
2. Hatred can make one not to see anything good even when everyone is confirming it.
3. Jealousy can lead one to foolish arguments and close his eyes over an obvious truth.
4. Criticism will always be there even when you have done the right thing since it is not possible to please everyone especially your those who do not like you. Just do what can be done and be fair.

From the Village Elder,
Rev Fr Dr F.O.F Onwudufor
Okenye Igbo Niine

Today's Igbo PROVERBỌ NA-ABỤ NWOKE RIJUO AFỌ Ọ GBAA ABỤỌ(When a man is well-fed, he feels doubled)MPỤTARAMmadụ ịnweta ur...
16/08/2023

Today's Igbo PROVERB

Ọ NA-ABỤ NWOKE RIJUO AFỌ Ọ GBAA ABỤỌ

(When a man is well-fed, he feels doubled)

MPỤTARA

Mmadụ ịnweta uru n'ihe ọ na-arụ na-agba ya ume ịrụ ọrụ ahụ karịa.

(A person who does not receive sufficient results from his efforts is often not motivated enough to continue)

16/08/2023

Today's IGBO PROVERB

ASAA ANỌGHỊ N'ỤLỌ....

13/08/2023

Today's IGBO PROVERB

ỊSA AGỤỤ OKWU

07/08/2023

THE MEANING OF 'UKE'

03/08/2023

Today's Igbo PROVERB

ONYE NA-AGỤ EGWU....

03/08/2023

Today's Igbo PROVERB

ONYE NA-AGỤ EGWU N'EBE NDỊ IRO YA...

27/07/2023

Today's IGBO PROVERB

ONYE NNA YA NA-EHI AGỤ....

27/07/2023

THE GRANDMOTHER SHOULD NOT BRING UP YOUR CHILD

25/07/2023

Today's IGBO PROVERB

ISO MMÀ ABUGHI IGBU MMÀ

25/07/2023

Today's Igbo PROVERB

ỌJỊ NA OKENYE

25/07/2023

OMENALA, ỤKA NA ỊGỌ MMỤỌ

Address

4 Bishops Street
Leicester
LE16AU

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Igboproverbs Official posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Contact The Establishment

Send a message to Igboproverbs Official:

Share